Diuterọnọmi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+ 1 Ihe E Mere 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na Jehova dị ukwuu, kwesịkwa nnọọ ka e too ya,+E kwesịrị ịtụ ya egwu karịa chi niile ọzọ.+ Abụ Ọma 86:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ị dị ukwuu, na-emekwa ihe ndị dị ebube;+Ọ bụ naanị gị bụ Chineke.+ Abụ Ọma 96:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jehova dị ukwuu,+ kwesịkwa nnọọ ka e too ya.E kwesịrị ịtụ ya egwu karịa chi niile ọzọ.+
24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+