Diuterọnọmi 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E gosiwo gị ya, ka i wee mara na Jehova bụ ezi Chineke;+ e nweghị ọzọ ma e wezụga ya.+ Aịzaya 45:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ E wezụga m, ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ.+ M ga-eke gị ihe n’úkwù, ọ bụ ezie na ị maghị m, 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
5 Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ E wezụga m, ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ.+ M ga-eke gị ihe n’úkwù, ọ bụ ezie na ị maghị m,
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+