6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+
18 ‘Jehova, onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma* ya dị ukwuu,+ onye na-agbaghara njehie na mmebi iwu,+ ma ọ gaghị anwa anwa hapụ inye ntaramahụhụ,+ ọ na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie ndị nna ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ.’+