Ọnụ Ọgụgụ 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee sị: “Agbagharawo m ha dị ka i kwuru.+ Jeremaya 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’ihi na m nọnyeere gị,” ka Jehova kwuru, “ịzọpụta gị;+ ma m ga-ekpochapụ mba niile m chụgara gị.+ Otú ọ dị, agaghị m ekpochapụ gị.+ M ga-agbazi gị ruo n’ókè kwesịrị ekwesị, n’ihi na agaghị m ahapụ inye gị ntaramahụhụ.”+ Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+
11 “N’ihi na m nọnyeere gị,” ka Jehova kwuru, “ịzọpụta gị;+ ma m ga-ekpochapụ mba niile m chụgara gị.+ Otú ọ dị, agaghị m ekpochapụ gị.+ M ga-agbazi gị ruo n’ókè kwesịrị ekwesị, n’ihi na agaghị m ahapụ inye gị ntaramahụhụ.”+