Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 34:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 onye na-eme ka obiọma ya ruoro ọtụtụ puku ọgbọ,+ na-agbaghara njehie na mmebi iwu na mmehie,+ ma ọ gaghị anwa anwa hapụ inye ntaramahụhụ,+ ọ na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie nna ha, na-enyekwa ụmụ ụmụ ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ.”+

  • Abụ Ọma 6:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Jehova, biko, abarala m mba n’iwe,+

      Ejikwala ọnụma gbazie m.+

  • Jeremaya 10:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Jehova, jiri ikpe ziri ezi gbazie m;+ ejila iwe gbazie m,+ ka ị ghara ime ka m ghọọ ihe efu.+

  • Jeremaya 46:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ma gị onwe gị, ohu m Jekọb, atụla egwu,’ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m nọnyeere gị.+ N’ihi na m ga-ekpochapụ ndị nọ ná mba niile m chụgara gị,+ ma agaghị m ekpochapụ gị.+ Kama m ga-apịa gị ihe ruo n’ókè kwesịrị ekwesị,+ agaghịkwa m ahapụ inye gị ntaramahụhụ.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya