Jeremaya 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, jiri ikpe ziri ezi gbazie m;+ ejila iwe gbazie m,+ ka ị ghara ime ka m ghọọ ihe efu.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, mgbe a na-ekpe anyị ikpe,+ anyị bụ ndị Jehova na-adọ aka ná ntị,+ ka e wee ghara ịmakọ+ anyị na ụwa ikpe.+
32 Otú ọ dị, mgbe a na-ekpe anyị ikpe,+ anyị bụ ndị Jehova na-adọ aka ná ntị,+ ka e wee ghara ịmakọ+ anyị na ụwa ikpe.+