Jeremaya 46:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Jehova kwuru, sị, ‘Jekọb ohu m, atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị. M ga-ebibi mba niile m chụgara gị n’ala ha.+ Ma agaghị m ebibi gị.+ Kama, m ga-adọ gị aka ná ntị* otú kwesịrị ekwesị.+ M ga-atarịrị gị ahụhụ.’” Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:28 Ihe Ọmụma, p. 148
28 Jehova kwuru, sị, ‘Jekọb ohu m, atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị. M ga-ebibi mba niile m chụgara gị n’ala ha.+ Ma agaghị m ebibi gị.+ Kama, m ga-adọ gị aka ná ntị* otú kwesịrị ekwesị.+ M ga-atarịrị gị ahụhụ.’”