28 Ma gị onwe gị, ohu m Jekọb, atụla egwu,’ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m nọnyeere gị.+ N’ihi na m ga-ekpochapụ ndị nọ ná mba niile m chụgara gị,+ ma agaghị m ekpochapụ gị.+ Kama m ga-apịa gị ihe ruo n’ókè kwesịrị ekwesị,+ agaghịkwa m ahapụ inye gị ntaramahụhụ.’”+