Diuterọnọmi 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ị ga-echeta ihe Amalek mere gị n’ụzọ, mgbe unu si n’Ijipt na-apụta,+ 1 Samuel 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, ‘M ga-eme ka Amalek zaa ajụjụ+ maka ihe o mere Izrel mgbe o busoro ya agha n’ụzọ ka o si n’Ijipt na-apụta.+
2 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, ‘M ga-eme ka Amalek zaa ajụjụ+ maka ihe o mere Izrel mgbe o busoro ya agha n’ụzọ ka o si n’Ijipt na-apụta.+