Ọpụpụ 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Amalek+ wee bịa buso Izrel agha na Refidim.+ Ọnụ Ọgụgụ 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ọ hụrụ Amalek, ọ gara n’ihu iji ilu kwuo, sị:+“Amalek bụ mba mbụ n’ime mba dị iche iche,+Ma e mesịa, ikpeazụ ya ga-abụ ịla n’iyi.”+ Diuterọnọmi 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ị ga-echeta ihe Amalek mere gị n’ụzọ, mgbe unu si n’Ijipt na-apụta,+ Diuterọnọmi 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 otú o si zute gị n’ụzọ wee gbuo ndị niile na-adịghị agasi ike bụ́ ndị nọ n’azụ azụ gị, mgbe ike gwụrụ gị, i wee daa mbà; ọ tụghịkwa egwu Chineke.+
20 Mgbe ọ hụrụ Amalek, ọ gara n’ihu iji ilu kwuo, sị:+“Amalek bụ mba mbụ n’ime mba dị iche iche,+Ma e mesịa, ikpeazụ ya ga-abụ ịla n’iyi.”+
18 otú o si zute gị n’ụzọ wee gbuo ndị niile na-adịghị agasi ike bụ́ ndị nọ n’azụ azụ gị, mgbe ike gwụrụ gị, i wee daa mbà; ọ tụghịkwa egwu Chineke.+