Joshụa 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, Jọshụa sịrị: “Ọ bụ nke a ka unu ga-eji mata na Chineke dị ndụ nọ n’etiti unu,+ nakwa na ọ ghaghị ịchụpụ ndị Kenan na ndị Het na ndị Haịvaịt na ndị Perizaịt na ndị Gegash na ndị Amọraịt na ndị Jibọs+ n’ihu unu.
10 E mesịa, Jọshụa sịrị: “Ọ bụ nke a ka unu ga-eji mata na Chineke dị ndụ nọ n’etiti unu,+ nakwa na ọ ghaghị ịchụpụ ndị Kenan na ndị Het na ndị Haịvaịt na ndị Perizaịt na ndị Gegash na ndị Amọraịt na ndị Jibọs+ n’ihu unu.