Ọnụ Ọgụgụ 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ bụrụ na ihe anyị masịrị gị, ka e nye ndị ohu gị ala a ka ọ bụrụ nke ha. Emela ka anyị gafee Jọdan.”+ Ọnụ Ọgụgụ 32:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Anyị onwe anyị ga-akwadebe gafere ruo ala Kenan+ n’ihu Jehova, ala anyị ga-eketa ga-adịrị anyị n’akụkụ a nke Jọdan.”+
5 Ha wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ bụrụ na ihe anyị masịrị gị, ka e nye ndị ohu gị ala a ka ọ bụrụ nke ha. Emela ka anyị gafee Jọdan.”+
32 Anyị onwe anyị ga-akwadebe gafere ruo ala Kenan+ n’ihu Jehova, ala anyị ga-eketa ga-adịrị anyị n’akụkụ a nke Jọdan.”+