15 Mgbe Jehova bu ụzọ mee ka ụmụnne unu zuru ike dị ka o meere unu, ha enwetakwa ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye ha,+ unu ga-alọghachikwa n’ala nke bụ́ ihe nketa unu ma nweta ya,+ bụ́ nke Mozis ohu Jehova nyere unu n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan.’”+
33 malite na Jọdan n’ebe ọwụwa anyanwụ, ya bụ, ala Gilied+ dum, ụmụ Gad+ na ụmụ Ruben+ na ụmụ Manase,+ malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, ọbụna Gilied na Beshan.+