Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 N’ihi na Jehova kwuru banyere ha, sị: “Ha aghaghị ịnwụ n’ala ịkpa a.”+ Ya mere, ọ dịghị nwoke ọ bụla fọdụrụ n’ime ha ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+
30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+
65 N’ihi na Jehova kwuru banyere ha, sị: “Ha aghaghị ịnwụ n’ala ịkpa a.”+ Ya mere, ọ dịghị nwoke ọ bụla fọdụrụ n’ime ha ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+