Ọnụ Ọgụgụ 34:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ókè ahụ ga-esi na Shifam ruo Ribla, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin. Ókè ahụ ga-agbada ma gafere mkpọda ebe ọwụwa anyanwụ Oké Osimiri Kineret.*+
11 Ókè ahụ ga-esi na Shifam ruo Ribla, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin. Ókè ahụ ga-agbada ma gafere mkpọda ebe ọwụwa anyanwụ Oké Osimiri Kineret.*+