Ọnụ Ọgụgụ 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ókè ahụ ga-amalite na Shifam wee gbadaa ruo Ribla nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin, ókè ahụ ga-agbadakwa ruo ná mkpọda nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ oké osimiri Kineret.+
11 Ókè ahụ ga-amalite na Shifam wee gbadaa ruo Ribla nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin, ókè ahụ ga-agbadakwa ruo ná mkpọda nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ oké osimiri Kineret.+