-
Diuterọnọmi 3:16, 17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 M nyekwala ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite na Gilied ruo na Ndagwurugwu Anọn, (etiti ndagwurugwu ahụ bụ ókè ya) ruokwa Jabọk, ya bụ, ndagwurugwu nke bụ́ ókè ndị Amọn, 17 nakwa Araba na Osimiri Jọdan na ókè ya, malite na Kineret ruo n’Oké Osimiri Araba, ya bụ, Oké Osimiri Nnu, n’ala ala mkpọda Pisga n’akụkụ ebe ọwụwa anyanwụ.+
-