Ọpụpụ 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ozugbo Erọn gwasịrị nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ, ma, lee, ebube Jehova pụtara ìhè n’ígwé ojii.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+
10 O wee ruo na ozugbo Erọn gwasịrị nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ, ma, lee, ebube Jehova pụtara ìhè n’ígwé ojii.+
10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+