Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Isọ wee biri n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Isọ bụ Idọm.+ Diuterọnọmi 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu na-agabiga n’ókèala ụmụnne unu,+ bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia;+ egwu ga-ejidekwa ha n’ihi unu,+ kpacharanụ nnọọ anya. Diuterọnọmi 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Akpọla onye Idọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị ghọrọ onye mbịarambịa n’obodo ya.+
4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu na-agabiga n’ókèala ụmụnne unu,+ bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia;+ egwu ga-ejidekwa ha n’ihi unu,+ kpacharanụ nnọọ anya.
7 “Akpọla onye Idọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị ghọrọ onye mbịarambịa n’obodo ya.+