Jenesis 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Oge ime ya wee zuo ka ọ mụọ nwa, ma, lee! ọ bụ ejima ka o bu n’afọ.+ Jenesis 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Nke a bụ akụkọ banyere Isọ, ya bụ, Idọm.+ Ọnụ Ọgụgụ 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, Mozis si na Kedesh zigara eze Idọm ndị ozi,+ sị: “Nke a bụ ihe nwanne gị bụ́ Izrel+ kwuru, ‘Gị onwe gị maara nke ọma ihe isi ike bịakwasịrị anyị.+ Obedaya 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi imeso nwanne gị bụ́ Jekọb+ ihe ike, ihere+ ga-emegbu gị, a ga-ebipụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi.+
14 E mesịa, Mozis si na Kedesh zigara eze Idọm ndị ozi,+ sị: “Nke a bụ ihe nwanne gị bụ́ Izrel+ kwuru, ‘Gị onwe gị maara nke ọma ihe isi ike bịakwasịrị anyị.+
10 N’ihi imeso nwanne gị bụ́ Jekọb+ ihe ike, ihere+ ga-emegbu gị, a ga-ebipụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi.+