Jenesis 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Isọ wee sị Jekọb: “Ngwa, biko, kunyetụ m ofe—ofe ahụ nke na-acha ọbara ọbara, n’ihi na ike gwụrụ m!” Ọ bụ ya mere e ji gụọ ya Idọm.+ Diuterọnọmi 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Akpọla onye Idọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị ghọrọ onye mbịarambịa n’obodo ya.+ Ezikiel 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Idọm abọwo ọbọ n’ahụ́ ụlọ Juda, ha wee na-eme ha ihe ọjọọ nke ukwuu ma bọọrọ onwe ha ọbọ n’ahụ́ ha,+ Ndị Rom 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Dị nnọọ ka e dere, sị: “Ahụrụ m Jekọb n’anya, ma akpọrọ m Isọ asị.”+
30 Isọ wee sị Jekọb: “Ngwa, biko, kunyetụ m ofe—ofe ahụ nke na-acha ọbara ọbara, n’ihi na ike gwụrụ m!” Ọ bụ ya mere e ji gụọ ya Idọm.+
7 “Akpọla onye Idọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị ghọrọ onye mbịarambịa n’obodo ya.+
12 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Idọm abọwo ọbọ n’ahụ́ ụlọ Juda, ha wee na-eme ha ihe ọjọọ nke ukwuu ma bọọrọ onwe ha ọbọ n’ahụ́ ha,+