Jenesis 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebreham wee kubie ume nwụọ n’ezigbo agadi, ọ kara nká ma nwee afọ ojuju, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ dị ka Jehova nyere ya n’iwu, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt, n’ọnwa nke ise, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ.+ Diuterọnọmi 32:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Nwụọ n’elu ugwu ahụ ị na-agbago, ka e lie gị dị ka e liri ndị gị,+ dị nnọọ ka Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e wee lie ya dị ka e liri ndị ya;
8 Ebreham wee kubie ume nwụọ n’ezigbo agadi, ọ kara nká ma nwee afọ ojuju, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+
38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ dị ka Jehova nyere ya n’iwu, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt, n’ọnwa nke ise, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ.+
50 Nwụọ n’elu ugwu ahụ ị na-agbago, ka e lie gị dị ka e liri ndị gị,+ dị nnọọ ka Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e wee lie ya dị ka e liri ndị ya;