Ọpụpụ 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, bụ́ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha, ogidi ígwé ojii ahụ sikwa n’ihu ha pụọ wee guzoro n’azụ ha.+ Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+ Ọpụpụ 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-ezipụkwa mmụọ ozi ka o butere gị ụzọ+ wee chụpụ ndị Kenan, ndị Amọraịt, na ndị Het na ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs;+ Ọrụ Ndịozi 7:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mozis a, bụ́ onye ha gọnahụrụ, sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị achị na onyeikpe?’+ nwoke a ka Chineke zipụrụ+ ka ọ bụrụ ma onye na-achị achị ma onye nnapụta site n’aka mmụọ ozi ahụ nke pụtara ìhè n’ihu ya n’osisi ogwu ahụ.
19 Mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, bụ́ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha, ogidi ígwé ojii ahụ sikwa n’ihu ha pụọ wee guzoro n’azụ ha.+
20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+
2 M ga-ezipụkwa mmụọ ozi ka o butere gị ụzọ+ wee chụpụ ndị Kenan, ndị Amọraịt, na ndị Het na ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs;+
35 Mozis a, bụ́ onye ha gọnahụrụ, sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị achị na onyeikpe?’+ nwoke a ka Chineke zipụrụ+ ka ọ bụrụ ma onye na-achị achị ma onye nnapụta site n’aka mmụọ ozi ahụ nke pụtara ìhè n’ihu ya n’osisi ogwu ahụ.