Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+ Ọpụpụ 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Bịa duru ndị Izrel gawa n’ebe m gwara gị okwu banyere ya. Lee! Mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ,+ ọ bụkwa n’ụbọchị m ga-enye ntaramahụhụ ka m ga-enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha.”+
20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+
34 Bịa duru ndị Izrel gawa n’ebe m gwara gị okwu banyere ya. Lee! Mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ,+ ọ bụkwa n’ụbọchị m ga-enye ntaramahụhụ ka m ga-enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha.”+