34 Bịa duru ndị Izrel gawa n’ebe m gwara gị okwu banyere ya. Lee! Mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ,+ ọ bụkwa n’ụbọchị m ga-enye ntaramahụhụ ka m ga-enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha.”+
16 N’ikpeazụ, anyị tikuru Jehova,+ o wee nụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ wee kpọpụta anyị n’Ijipt; lee, anyị nọ na Kedesh, obodo dị na nsọtụ ókèala gị.
9 Ma mgbe Maịkel+ onyeisi ndị mmụọ ozi+ na Ekwensu sere okwu+ ma na-arụrịta ụka banyere ozu Mozis,+ ọ nwaghị anwa iji okwu ọjọọ maa Ekwensu ikpe,+ kama ọ sịrị: “Ka Jehova baara gị mba.”+