Ọnụ Ọgụgụ 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee gbagoo ledo ala ahụ malite n’ala ịkpa Zin+ ruo Rihọb,+ nke dị n’ebe e si abanye Hemat.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 E mesịa, ha si n’Iziọn-giba kwalie wee maa ụlọikwuu n’ala ịkpa Zin,+ ya bụ, Kedesh.