14 ebe ọ bụ na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ala ịkpa Zin n’oge ahụ nzukọ a sesara m okwu,+ n’ihe banyere ido m nsọ+ n’akụkụ mmiri ahụ n’ihu ha. Ọ bụ ya bụ mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh+ n’ala ịkpa Zin.”+
51 n’ihi na unu emesoghị m otú unu kwesịrị isi meso m+ n’etiti ụmụ Izrel, na mmiri Meriba+ nke Kedesh, n’ala ịkpa Zin; n’ihi na unu edoghị m nsọ n’etiti ụmụ Izrel.+