Ọnụ Ọgụgụ 27:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 n’ihi na mgbe nzukọ a sesara m okwu n’ala ịkpa Zin, unu nupụrụ isi n’iwu m nyere unu, ghara ido m nsọ n’ihu ha mgbe m nyere ha mmiri.+ Ihe a mere na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh,+ n’ala ịkpa Zin.”+
14 n’ihi na mgbe nzukọ a sesara m okwu n’ala ịkpa Zin, unu nupụrụ isi n’iwu m nyere unu, ghara ido m nsọ n’ihu ha mgbe m nyere ha mmiri.+ Ihe a mere na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh,+ n’ala ịkpa Zin.”+