Ọnụ Ọgụgụ 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ebe ọ bụ na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ala ịkpa Zin n’oge ahụ nzukọ a sesara m okwu,+ n’ihe banyere ido m nsọ+ n’akụkụ mmiri ahụ n’ihu ha. Ọ bụ ya bụ mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh+ n’ala ịkpa Zin.”+
14 ebe ọ bụ na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ala ịkpa Zin n’oge ahụ nzukọ a sesara m okwu,+ n’ihe banyere ido m nsọ+ n’akụkụ mmiri ahụ n’ihu ha. Ọ bụ ya bụ mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh+ n’ala ịkpa Zin.”+