Ọnụ Ọgụgụ 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, Mozis na Erọn kpọkọtara ọgbakọ ahụ n’ihu nkume ahụ dị elu, o wee sị ha: “Nụrụnụ, unu ndị nnupụisi!+ Ọ̀ bụ na nkume a dị elu ka anyị ga-esi mee ka mmiri gbapụtara unu?”+ Diuterọnọmi 1:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 (Jehova wesoro ọbụna mụ onwe m iwe n’ihi unu, sị, ‘Gị onwe gị kwa agaghị aba n’ebe ahụ.+ Abụ Ọma 106:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ihi na ha mere ihe wutere ya na mmụọ,O wee jiri egbugbere ọnụ ya kwuo okwu n’echeghị echiche.+
10 E mesịa, Mozis na Erọn kpọkọtara ọgbakọ ahụ n’ihu nkume ahụ dị elu, o wee sị ha: “Nụrụnụ, unu ndị nnupụisi!+ Ọ̀ bụ na nkume a dị elu ka anyị ga-esi mee ka mmiri gbapụtara unu?”+