Ọnụ Ọgụgụ 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee gakwuru Mozis na Erọn na nzukọ ụmụ Izrel dum n’ala ịkpa Peran, na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ ha na nzukọ ahụ dum otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ nke ala ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 33:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 E mesịa, ha si na Kedesh kwalie wee maa ụlọikwuu n’Ugwu Họọ,+ n’ókè nke ala Idọm.
26 Ha wee gakwuru Mozis na Erọn na nzukọ ụmụ Izrel dum n’ala ịkpa Peran, na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ ha na nzukọ ahụ dum otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ nke ala ahụ.