19 “Anyị wee si na Horeb kwalie gabiga nnukwu ala ịkpa+ ahụ dum nke dị egwu, bụ́ nke unu hụrụ, nke dị n’ụzọ e si aga ógbè ndị Amọraịt+ nke bụ́ ugwu ugwu, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu; e mesịa, anyị bịarutere Kedesh-bania.+
6 Ụmụ Juda wee bịakwute Jọshụa na Gilgal,+ Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz+ wee sị ya: “Gị onwe gị maara nke ọma ihe Jehova gwara+ Mozis onye nke ezi Chineke+ na Kedesh-bania+ banyere m nakwa banyere gị onwe gị.