Ọnụ Ọgụgụ 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghị otú ahụ n’ebe Mozis+ ohu m nọ! A na-enyefe ụlọ m dum n’aka ya.+ Diuterọnọmi 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Nke a bụ ngọzi+ nke Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke+ gọziri ụmụ Izrel tupu ya anwụọ. Abụ Ọma 90:okwu mmeghe Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Ekpere Mozis, onye nke ezi Chineke.+