Diuterọnọmi 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Anyị sizi na Horeb pụọ, si ná nnukwu ala ịkpa niile na-atụ ụjọ gafee,+ otú Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu, ya bụ, ala ịkpa unu hụrụ n’ụzọ e si aga n’ala ndị Amọraịt bụ́ ugwu ugwu.+ Anyị mechaziri bịarute Kedesh-bania.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:19 ‘Ezi Ala’, p. 8-9
19 “Anyị sizi na Horeb pụọ, si ná nnukwu ala ịkpa niile na-atụ ụjọ gafee,+ otú Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu, ya bụ, ala ịkpa unu hụrụ n’ụzọ e si aga n’ala ndị Amọraịt bụ́ ugwu ugwu.+ Anyị mechaziri bịarute Kedesh-bania.+