Diuterọnọmi 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Anyị wee si na Horeb kwalie gabiga nnukwu ala ịkpa+ ahụ dum nke dị egwu, bụ́ nke unu hụrụ, nke dị n’ụzọ e si aga ógbè ndị Amọraịt+ nke bụ́ ugwu ugwu, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu; e mesịa, anyị bịarutere Kedesh-bania.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:19 ‘Ezi Ala’, p. 8-9
19 “Anyị wee si na Horeb kwalie gabiga nnukwu ala ịkpa+ ahụ dum nke dị egwu, bụ́ nke unu hụrụ, nke dị n’ụzọ e si aga ógbè ndị Amọraịt+ nke bụ́ ugwu ugwu, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu; e mesịa, anyị bịarutere Kedesh-bania.+