2 Jehova wee sị m, ‘Atụla ya egwu,+ n’ihi na m ga-enyefe ya na ndị ya niile na ala ya n’aka gị; mee ya ihe i mere Saịhọn+ eze ndị Amọraịt, onye biri na Heshbọn.’
3 Ọ ga-asị ha, ‘Nụrụnụ, Izrel, unu na-agaru nso taa ibuso ndị iro unu agha. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri.+ Unu atụla egwu wee jiri ụjọ gbaa ọsọ ma ọ bụ maa jijiji n’ihi ha,+