Ọpụpụ 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova n’onwe ya ga-eburu unu agha,+ unu onwe unu ga-agba nkịtị.” Ọpụpụ 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova bụ dike n’agha.+ Jehova bụ aha ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 21:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jehova wee sị Mozis: “Atụla ya egwu,+ n’ihi na m ga-enyefe ya na ndị ya niile na ala ya n’aka gị;+ mee ya ihe i mere Saịhọn, eze ndị Amọraịt, onye bibu na Heshbọn.”+ Diuterọnọmi 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-eburu unu agha+ dị ka ihe niile o meere unu n’Ijipt si dị, bụ́ ndị unu ji anya unu hụ,+ Diuterọnọmi 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-eje ije iburu unu agha megide ndị iro unu ka o wee zọpụta unu.’+ Joshụa 10:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jọshụa wee nwụde eze ndị a niile na ala ha n’otu mgbe,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel bụ onye na-eburu Izrel agha.+
34 Jehova wee sị Mozis: “Atụla ya egwu,+ n’ihi na m ga-enyefe ya na ndị ya niile na ala ya n’aka gị;+ mee ya ihe i mere Saịhọn, eze ndị Amọraịt, onye bibu na Heshbọn.”+
30 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-eburu unu agha+ dị ka ihe niile o meere unu n’Ijipt si dị, bụ́ ndị unu ji anya unu hụ,+
4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-eje ije iburu unu agha megide ndị iro unu ka o wee zọpụta unu.’+
42 Jọshụa wee nwụde eze ndị a niile na ala ha n’otu mgbe,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel bụ onye na-eburu Izrel agha.+