Ọpụpụ 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova n’onwe ya ga-eburu unu agha,+ unu onwe unu ga-agba nkịtị.” Diuterọnọmi 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha. Joshụa 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Naanị otu onye n’etiti unu ga-achụ otu puku mmadụ ọsọ,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-eburu unu agha,+ dị nnọọ ka o kwere unu ná nkwa.+
30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha.
10 Naanị otu onye n’etiti unu ga-achụ otu puku mmadụ ọsọ,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-eburu unu agha,+ dị nnọọ ka o kwere unu ná nkwa.+