2 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị. Aịzaya 63:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi nke ya zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha n’ihi ịhụnanya na ọmịiko ya,+ o wee bulie ha, na-ekukwa ha ụbọchị niile kemgbe oge dị anya gara aga.+ Jọn 6:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ọ dịghị onye pụrụ ịbịakwute m ma ọ bụrụ na Nna m, bụ́ onye zitere m, adọtaghị ya;+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.+
14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị.
9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi nke ya zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha n’ihi ịhụnanya na ọmịiko ya,+ o wee bulie ha, na-ekukwa ha ụbọchị niile kemgbe oge dị anya gara aga.+
44 Ọ dịghị onye pụrụ ịbịakwute m ma ọ bụrụ na Nna m, bụ́ onye zitere m, adọtaghị ya;+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.+