10 O wee sị: “Ka Jehova gọzie gị,+ nwa m. I gosiwo obiọma*+ gị n’ụzọ dị mma n’ihe a i mere ugbu a karịa nke mbụ i mere,+ ebe ị na-achụrụghị ụmụ okorobịa gawa, ma hà bụ ogbenye ma hà bụ ọgaranya.
5 N’ihi ya, Devid zipụrụ ndị ozi ka ha gakwuru ndị Jebesh-gilied+ wee sị ha: “Ka Jehova gọzie unu,+ n’ihi na unu gosiri onyenwe unu, bụ́ Sọl, obiọma*+ dị otú a, n’ihi na unu liri ya.+