Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 25:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị adaa ogbenye wee ree ụfọdụ n’ime ala ya, onye bụ́ ezigbo onye ikwu ya ga-abịa gbara ihe ahụ nwanne ya rere.+

  • Diuterọnọmi 25:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Ọ bụrụ na ụmụnne bikọta ọnụ, otu n’ime ha anwụọ n’enweghị nwa nwoke, nwunye onye ahụ nwụrụ anwụ agaghị abụ nwunye nwoke ọzọ n’èzí. Nwanne di ya ga-agakwuru ya, ọ ga-akpọrọkwa ya ka ọ bụrụ nwunye ya wee kuchie ya.+

  • Rut 3:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 O wee sị: “Ònye ka ị bụ?” O wee sị: “Abụ m Rut ohu gị nwaanyị, gbasaa uwe mwụda gị kpuchie ohu gị nwaanyị, n’ihi na ọ bụ gị ga-agbara m.”+

  • Rut 3:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ọ bụ ezie na m nwere ike ịgbara gị,+ e nwere onye ga-agbara gị nke bụ́ onye ikwu gị karịa m.+

  • Ndị Efesọs 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 E si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n’ọbara+ nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie+ anyị, dị ka obiọma ya dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.+

  • Ndị Hibru 2:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ya mere, ebe “ụmụntakịrị” ahụ bụ ndị na-eketa òkè n’ọbara na anụ ahụ́, ya onwe ya n’ụzọ yiri nke ahụ kekwaara òkè n’otu ihe ndị ahụ,+ ka o wee site n’ọnwụ ya+ mee ka ọ ghara ịdị+ bụ́ onye ahụ nke nwere ikike ịkpata ọnwụ,+ ya bụ, Ekwensu;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya