Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Rut 2:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Neomi wee sị nwunye nwa ya: “Ka Jehova, bụ́ onye na-ewepụghị obiọma*+ ya n’ebe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ nọ,+ gọzie ya.”+ Neomi wee sị ya: “Nwoke ahụ bụ onye ikwu anyị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị ga-agbara ihe anyị.”+

  • Rut 4:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Mụ onwe m chere na m kwesịrị ịgwa gị ya, sị, ‘Zụrụ ya+ n’ihu ndị bi n’obodo a na ndị okenye ndị m.+ Ọ bụrụ na ị ga-agbara ya, gbara ya; ma ọ bụrụ na ị chọghị ịgbara ya, gwa m, ka m mara, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ga-agbara ya ma e wezụga gị,+ ọ bụkwa m na-esote gị.’” O wee sị: “Ọ bụ m ga-agbara ya.”+

  • Rut 4:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Onye ahụ ga-agbara nwaanyị ahụ wee sị: “Agaghị m enwe ike ịgbara ya, ka m ghara ibibi ihe nketa m. Were ikike m nwere ịgbara ya gbara ya, n’ihi na agaghị m enwe ike ịgbara ya.”

  • Jeremaya 32:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 ‘Lee, Hanamel nwa Shalọm, bụ́ nwanne nna gị ga-abịakwute gị wee sị: “Zụrụ ala m dị n’Anatọt,+ n’ihi na ọ bụ gị nwe ikike ịgbara ya.”’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya