Jeremaya 32:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ‘Hanamel nwa Shalọm, bụ́ nwanne nna gị, ga-abịakwute gị, sị: “Zụrụ ala m dị n’Anatọt,+ n’ihi na ọ bụ gị bụ onye mbụ nwere ikike ịgbara ya.”’”+
7 ‘Hanamel nwa Shalọm, bụ́ nwanne nna gị, ga-abịakwute gị, sị: “Zụrụ ala m dị n’Anatọt,+ n’ihi na ọ bụ gị bụ onye mbụ nwere ikike ịgbara ya.”’”+