Jeremaya 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ‘Lee, Hanamel nwa Shalọm, bụ́ nwanne nna gị ga-abịakwute gị wee sị: “Zụrụ ala m dị n’Anatọt,+ n’ihi na ọ bụ gị nwe ikike ịgbara ya.”’”+
7 ‘Lee, Hanamel nwa Shalọm, bụ́ nwanne nna gị ga-abịakwute gị wee sị: “Zụrụ ala m dị n’Anatọt,+ n’ihi na ọ bụ gị nwe ikike ịgbara ya.”’”+