-
Rut 4:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Mụ onwe m chere na m kwesịrị ịgwa gị ya, sị, ‘Zụrụ ya+ n’ihu ndị bi n’obodo a na ndị okenye ndị m.+ Ọ bụrụ na ị ga-agbara ya, gbara ya; ma ọ bụrụ na ị chọghị ịgbara ya, gwa m, ka m mara, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ga-agbara ya ma e wezụga gị,+ ọ bụkwa m na-esote gị.’” O wee sị: “Ọ bụ m ga-agbara ya.”+
-