5 Boaz wee sị: “Ụbọchị ị zụrụ Neomi ala ahụ, ọ bụkwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka ị ga-azụ ya ka i mee ka aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ dịgide n’ihe nketa ya.”+
19 “Onye Ozizi, Mozis deere anyị akwụkwọ na ọ bụrụ na nwanne mmadụ anwụọ wee hapụ nwunye ya, ma ọ mụtaghị nwa, nwanne ya nwoke+ kwesịrị ịkpọrọ nwunye ya wee si n’aka ya mụtara nwanne ya nwoke nwa.+