Matiu 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Onye Ozizi, Mozis sịrị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke aghaghị ịkpọrọ nwunye ya lụwa wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+ Luk 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 sị: “Onye Ozizi, Mozis+ deere anyị akwụkwọ, sị, ‘Ọ bụrụ na nwanne mmadụ bụ́ onye nwere nwunye anwụọ, ma ọ dịghị nwa onye a mụtara, nwanne ya nwoke+ kwesịrị ịkpọrọ nwunye ya wee site n’aka ya mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+
24 “Onye Ozizi, Mozis sịrị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke aghaghị ịkpọrọ nwunye ya lụwa wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+
28 sị: “Onye Ozizi, Mozis+ deere anyị akwụkwọ, sị, ‘Ọ bụrụ na nwanne mmadụ bụ́ onye nwere nwunye anwụọ, ma ọ dịghị nwa onye a mụtara, nwanne ya nwoke+ kwesịrị ịkpọrọ nwunye ya wee site n’aka ya mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+