Ezikiel 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A bịa n’otú wiil ndị ahụ dị+ na otú e si mee ha, ha na-egbu maramara dị ka nkume krisolaịt;+ ha anọ yiri ibe ha. Otú ha dị na otú e si mee ha dị nnọọ ka wiil nke dị n’ime wiil ọzọ.+
16 A bịa n’otú wiil ndị ahụ dị+ na otú e si mee ha, ha na-egbu maramara dị ka nkume krisolaịt;+ ha anọ yiri ibe ha. Otú ha dị na otú e si mee ha dị nnọọ ka wiil nke dị n’ime wiil ọzọ.+