Ọpụpụ 39:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ahịrị nke anọ+ bụ krisolaịt na ọnịks+ na jed. E tinyere ha n’oghere ha bụ́ ndị e ji ọlaedo mee. Daniel 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ahụ́ ya yiri nkume krisolaịt,+ ihu ya dịkwa ka àmụ̀mà,+ anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ,+ ogwe aka ya na ebe ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-ada ka mkpọtụ ìgwè mmadụ na-eme.
6 Ahụ́ ya yiri nkume krisolaịt,+ ihu ya dịkwa ka àmụ̀mà,+ anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ,+ ogwe aka ya na ebe ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-ada ka mkpọtụ ìgwè mmadụ na-eme.