16 A bịa n’otú wiil ndị ahụ dị+ na otú e si mee ha, ha na-egbu maramara dị ka nkume krisolaịt;+ ha anọ yiri ibe ha. Otú ha dị na otú e si mee ha dị nnọọ ka wiil nke dị n’ime wiil ọzọ.+
20 nke ise bụ sadọniks, nke isii bụ sadiọs, nke asaa bụ krisolaịt,+ nke asatọ bụ beril, nke itoolu bụ topaz,+ nke iri bụ krisopres, nke iri na otu bụ hayasịnt, nke iri na abụọ bụ ametist.+